Jeremaya 46:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl.+ Kwusaakwanụ ya na Nọf* nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, jikerekwanụ,N’ihi na a ga-eji mma agha gbuo ndị niile gbara unu gburugburu. Ezikiel 30:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-ebibikwa arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi,* bibiekwa chi dị iche iche na-abaghị uru ndị dị na Nọf.*+ A gaghịzi enwe onyeisi bụ́ onye Ijipt. M ga-emekwa ka ụjọ na-atụ ndị Ijipt.+
14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl.+ Kwusaakwanụ ya na Nọf* nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, jikerekwanụ,N’ihi na a ga-eji mma agha gbuo ndị niile gbara unu gburugburu.
13 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-ebibikwa arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi,* bibiekwa chi dị iche iche na-abaghị uru ndị dị na Nọf.*+ A gaghịzi enwe onyeisi bụ́ onye Ijipt. M ga-emekwa ka ụjọ na-atụ ndị Ijipt.+