Zekaraya 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọtụtụ mba ga-esonyere Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m. M ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị.
11 Ọtụtụ mba ga-esonyere Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m. M ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị.