Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya.+ Ọ bụ Jekọb ka o ketara.+ Abụ Ọma 115:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị. Ọ ga-agọzi ezinụlọ Izrel.+ Ọ ga-agọzi ezinụlọ Erọn. Aịzaya 61:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụmụ* ha ga-abụ ndị a ma ama ná mba dị iche iche.+ Ndị si n’ezinụlọ ha ga-abụkwa ndị a ma ama n’obodo niile. Onye ọ bụla hụrụ ha ga-amata ha,Matakwa na ha bụ ụmụ* Jehova gọziri agọzi.”+
9 Ụmụ* ha ga-abụ ndị a ma ama ná mba dị iche iche.+ Ndị si n’ezinụlọ ha ga-abụkwa ndị a ma ama n’obodo niile. Onye ọ bụla hụrụ ha ga-amata ha,Matakwa na ha bụ ụmụ* Jehova gọziri agọzi.”+