2 Samuel 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Devid nọkwa na-achị Izrel niile,+ na-ekpere ndị ya niile+ ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ọma.+ 1 Ndị Eze 3:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ndị Izrel niile nụrụ ikpe ahụ eze kpere, ha kwanyeweere ya ùgwù,*+ n’ihi na ha hụrụ na Chineke nyere ya amamihe o ji na-ekpe ikpe ziri ezi.+
28 Mgbe ndị Izrel niile nụrụ ikpe ahụ eze kpere, ha kwanyeweere ya ùgwù,*+ n’ihi na ha hụrụ na Chineke nyere ya amamihe o ji na-ekpe ikpe ziri ezi.+