Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 4:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Efuola m.* Efuola m!

      Obi na-egbusi m mgbu ike.

      Obi na-akụ m kpum kpum.

      Enweghị m ike ịgbachi nkịtị,

      N’ihi na anụla m* ụda opi,

      Ya bụ, ụda opi agha.*+

  • Jeremaya 8:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 A gaghị akwụsịli uju m na-eru.

      Obi agbawaala m.

      19 Ndị m nọ n’ala dị anya

      Na-eti mkpu ka e nyere ha aka, sị:

      “Ọ̀ bụ na Jehova anọghị na Zayọn?

      Ka ọ̀ bụ na eze Zayọn anọghị n’ime ya?”

      “Gịnị mere ha ji na-akpasu m iwe, na-efe arụsị ha a pịrị apị

      Na chi na-abaghị uru ndị mba ọzọ na-efe?”

  • Jeremaya 9:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 A sị nnọọ na isi m bụ mmiri,

      Anya m abụrụ isi iyi nke na-agbapụta anya mmiri,+

      M gaara na-ebere ndị obodo anyị e gburu egbu ákwá

      Ehihie na abalị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya