2 Ihe E Mere 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru. Ezikiel 27:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụ ụgbọ mmiri ndị na-aga Tashish+ na-eburu gị ngwá ahịa,Nke na akụ̀ gị juziri ebe niile, bụrụkwa ibu dị arọ* n’oké osimiri.
21 Ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru.
25 Ọ bụ ụgbọ mmiri ndị na-aga Tashish+ na-eburu gị ngwá ahịa,Nke na akụ̀ gị juziri ebe niile, bụrụkwa ibu dị arọ* n’oké osimiri.