Jenesis 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ụmụ Jefet bụ Goma,+ Megọg,+ Medaị, Jevan, Tubal,+ Mishek,+ na Taịras.+ Jenesis 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụ Jevan bụ Elaịsha,+ Tashish,+ Kitim,+ na Dodenim. Jeremaya 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri* nke ndị Kitim+ lee ihe unu ga-ahụ. Zigakwanụ ozi na Kida+ ma cheenụ echiche nke ọma,Ka unu mata ma ụdị ihe a ò metụla. Ezikiel 27:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha ji osisi ook ndị si Beshan rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim rụọ ihu gị.+
10 ‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri* nke ndị Kitim+ lee ihe unu ga-ahụ. Zigakwanụ ozi na Kida+ ma cheenụ echiche nke ọma,Ka unu mata ma ụdị ihe a ò metụla.
6 Ha ji osisi ook ndị si Beshan rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim rụọ ihu gị.+