Jenesis 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kenan mụrụ Saịdọn+ na Het.+ Saịdọn bụ ọkpara ya. Ezikiel 27:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị na-akwọ gị bụ ndị bi na Saịdọn na Avad.+ Taya, ndị na-akwọ gị bụ ndị gị nwere nkà.+