Ezikiel 22:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Nwa nke mmadụ, ndị Izrel aghọọla ọla na-abaghị uru n’anya m. Ha niile bụ ọla kọpa na gbamgbam na ígwè na nkume led* ndị dị n’ime nnukwu ọkụ. Ha aghọọla ọlaọcha na-abaghị uru.+
18 “Nwa nke mmadụ, ndị Izrel aghọọla ọla na-abaghị uru n’anya m. Ha niile bụ ọla kọpa na gbamgbam na ígwè na nkume led* ndị dị n’ime nnukwu ọkụ. Ha aghọọla ọlaọcha na-abaghị uru.+