32 Mgbe ha na-ebere gị ákwá arịrị, ha ga-eji gị bụọ abụ iru uju, sị:
‘Ònye dị ka Taya, onye a lara n’iyi n’etiti oké osimiri?+
33 Mgbe ngwá ahịa gị si n’oké osimiri pụta, i mere ka afọ ju ọtụtụ ndị.+
I ji nnukwu akụ̀ gị na ngwá ahịa gị mee ka ndị eze ụwa baa ọgaranya.+