Ezikiel 27:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ndị niile bi n’agwaetiti dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’ihi ụjọ.+ Ihu ha ga-egosikwa na ha nọ ná nsogbu. Ezikiel 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị niile ma gị ná mba dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ A ga-ebibi gị na mberede. Mbibi gị ga-adịkwa egwu. Ị gaghịzi adị ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
35 Ndị niile bi n’agwaetiti dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’ihi ụjọ.+ Ihu ha ga-egosikwa na ha nọ ná nsogbu.
19 Ndị niile ma gị ná mba dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ A ga-ebibi gị na mberede. Mbibi gị ga-adịkwa egwu. Ị gaghịzi adị ruo mgbe ebighị ebi.”’”+