Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha. Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’oge ahụ, ndị Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị. Ha ga na-ama jijiji, ụjọ ana-atụkwa ha n’ihi aka Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ha iji menye ha egwu.+
19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha.
16 N’oge ahụ, ndị Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị. Ha ga na-ama jijiji, ụjọ ana-atụkwa ha n’ihi aka Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ha iji menye ha egwu.+