Ezikiel 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ ga-adị ka ebe a na-agbasa ụgbụ n’oké osimiri ka ọ kọọ.’+ “‘Ọ bụ mụnwa kwuru ya, mba dị iche iche ga-ebukọrọkwa ihe dị n’ime ya. Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a. Ezikiel 26:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, sị: ‘Ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji ma ha nụ ụda ọdịda gị, nụ ka ndị nọ n’ọnụ ọnwụ* na-asụ ude, nụkwa na e gbuola ndị bi n’ime gị?+
5 Ọ ga-adị ka ebe a na-agbasa ụgbụ n’oké osimiri ka ọ kọọ.’+ “‘Ọ bụ mụnwa kwuru ya, mba dị iche iche ga-ebukọrọkwa ihe dị n’ime ya. Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
15 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, sị: ‘Ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji ma ha nụ ụda ọdịda gị, nụ ka ndị nọ n’ọnụ ọnwụ* na-asụ ude, nụkwa na e gbuola ndị bi n’ime gị?+