Aịzaya 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Jehova rụchaa ọrụ niile ọ na-arụ n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, ọ ga-ata eze Asiria ahụhụ maka na ọ dị mpako, onwe ya na-ebukwa ya isi.+ Nehọm 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze Asiria, ndị na-azụrụ gị atụrụ na-ero ụra. Ndị gị a ma ama nọ n’ụlọ ha. A chụsasịala ndị gị n’ugwu. O nweghịkwa onye na-achịkọta ha.+ Zefanaya 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chineke ga-esetị aka ya n’ebe ugwu ma bibie Asiria. Ọ ga-emekwa ka Ninive tọgbọrọ chakoo,+ kpọọkwa nkụ ka ala ịkpa.
12 “Jehova rụchaa ọrụ niile ọ na-arụ n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, ọ ga-ata eze Asiria ahụhụ maka na ọ dị mpako, onwe ya na-ebukwa ya isi.+
18 Eze Asiria, ndị na-azụrụ gị atụrụ na-ero ụra. Ndị gị a ma ama nọ n’ụlọ ha. A chụsasịala ndị gị n’ugwu. O nweghịkwa onye na-achịkọta ha.+
13 Chineke ga-esetị aka ya n’ebe ugwu ma bibie Asiria. Ọ ga-emekwa ka Ninive tọgbọrọ chakoo,+ kpọọkwa nkụ ka ala ịkpa.