-
2 Ndị Eze 21:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 M ga-esetị eriri e ji atụ̀ ihe+ na Jeruselem, jiri ya tụọ ya otú ahụ m si jiri ya tụọ Sameria.+ M ga-ejikwa ihe e ji atụ̀ ihe iji mata ma ihe ọ̀ dị larịị* tụọ Jeruselem, otú ahụ m si jiri ya tụọ ezinụlọ Ehab.+ M ga-ehichakwa Jeruselem otú ahụ mmadụ si ehicha efere, ya hichaa ya, ya ekpuwe ya ihu n’ala.+
-