Jeremaya 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju.+ Eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuola m ya. Ekpebiela m ya. Agaghị m agbanwe obi m.* Agaghịkwa m ahapụ ime ya.+ Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na e nweghịzi onye na-aga ememme ebe ahụ.+ E mebisiela ọnụ ụzọ ámá ya niile.+ Ndị nchụàjà ndị nọ ebe ahụ na-asụkwa ude. Ụmụ agbọghọ ya* na-eru uju. Obodo ahụ n’onwe ya ahụsiela anya.
28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju.+ Eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuola m ya. Ekpebiela m ya. Agaghị m agbanwe obi m.* Agaghịkwa m ahapụ ime ya.+
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na e nweghịzi onye na-aga ememme ebe ahụ.+ E mebisiela ọnụ ụzọ ámá ya niile.+ Ndị nchụàjà ndị nọ ebe ahụ na-asụkwa ude. Ụmụ agbọghọ ya* na-eru uju. Obodo ahụ n’onwe ya ahụsiela anya.