11 Ndị ndú ya anaghị ekpe ikpe n’anaraghị aka azụ.+
Ndị nchụàjà ya anaghị ezi ihe ma ọ bụrụ na a kwụghị ha ụgwọ.+
Ndị amụma ya na-agba afa iji nweta ego.+
Ma ha tụkwasịrị Jehova obi, na-asị:
“Ọ̀ bụ na Jehova anọnyereghị anyị?+
Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị.”+