Diuterọnọmi 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ Naanị mmadụ ole na ole n’ime unu ga-afọ+ ná mba ndị Jehova ga-achụga unu. Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+ Diuterọnọmi 28:62 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 N’agbanyeghị na unu adịla ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe,+ unu ga-afọ mmadụ ole na ole+ maka na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu.
27 Jehova ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ Naanị mmadụ ole na ole n’ime unu ga-afọ+ ná mba ndị Jehova ga-achụga unu.
15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+
62 N’agbanyeghị na unu adịla ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe,+ unu ga-afọ mmadụ ole na ole+ maka na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu.