-
Jeremaya 6:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị:
“Ndị iro ga-akpụrụ ndị Izrel fọdụrụ, ka à ga-asị na ha bụ mkpụrụ vaịn ndị ikpeazụ a na-atụtụkọrọ.
Ndị iro ha ga-akpụrụ ha niile laa, otú ahụ onye na-aghọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’alaka osisi vaịn si ekpokọrọ ha niile.”
-