Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 40:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Nwaanyị nke na-ezi Zayọn ozi ọma,+

      Gbagoo n’ugwu dị elu.

      Nwaanyị nke na-ezi Jeruselem ozi ọma,

      Jiri ike gị tie mkpu.

      Tie mkpu. Atụla egwu.

      Gwa obodo ndị dị na Juda, sị: “Leenụ Chineke unu.”+

  • Jeremaya 31:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ha ga-abịa ebe dị elu na Zayọn na-eti mkpu ọṅụ.+

      Ihu ha ga na-egbukekwa egbuke n’ihi ịdị mma* Jehova,

      N’ihi ọka na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ,

      Nakwa n’ihi ụmụ ewu na ụmụ atụrụ na ụmụ ehi ha.+

      Ha* ga-adịkwa ka ubi mmiri na-ede nke ọma.+

      Ha agaghịkwa ahụsi anya ọzọ.”+

  • Jeremaya 33:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Jehova kwuru, sị, ‘Unu ga-asị na ebe a abaghịzi uru, na mmadụ na anụ ụlọ anọghị na ya, nakwa na obodo ndị dị na Juda nakwa okporo ámá ndị dị na Jeruselem tọgbọzi nkịtị, na mmadụ anọghị na ha, na e nweghị onye bi na ha, na anụ ụlọ anọghịkwa na ha. Ma, a ga-emecha nụwa 11 mkpu ọṅụ na olu ndị na-aṅụrị ọṅụ,+ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ, olu ndị na-asị: “Keleenụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya* na-adịru mgbe ebighị ebi!”’+

      “Jehova kwuru, sị, ‘Ha ga na-eweta àjà ekele n’ụlọ Jehova,+ n’ihi na m ga-akpọlata ndị ala a a dọọrọ n’agha ka ha dịrịkwa otú ha dị na mbụ.’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya