1 Ndị Eze 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ígwé ojii ahụ mere ka ndị nchụàjà gharazie ije ozi ha, n’ihi na ebube Jehova juru n’ụlọ Jehova.+