Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+ Nehemaya 9:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’agbanyeghị ihe niile merela anyị, ị bụ onye ezi omume n’ihi na i mere ihe ziri ezi. Ma, ọ bụ anyịnwa mere ihe ọjọọ.+
4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+
33 N’agbanyeghị ihe niile merela anyị, ị bụ onye ezi omume n’ihi na i mere ihe ziri ezi. Ma, ọ bụ anyịnwa mere ihe ọjọọ.+