Aịzaya 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile,+N’ihi na amamihe gbasara Jehova ga-ejupụta ụwaOtú mmiri si ejupụta oké osimiri.+ Aịzaya 65:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga na-atakọ ahịhịa. Ọdụm ga na-ata okporo ọka dị ka ehi.+ Ájá ga-abụ nri agwọ. Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́. Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile,+N’ihi na amamihe gbasara Jehova ga-ejupụta ụwaOtú mmiri si ejupụta oké osimiri.+
25 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga na-atakọ ahịhịa. Ọdụm ga na-ata okporo ọka dị ka ehi.+ Ájá ga-abụ nri agwọ. Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́. Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.