54 Ma mgbe onye nwere ahụ́ nke nwere ike ire ure nweziri ahụ́ nke na-enweghị ike ire ure, onye nwere ahụ́ nke nwere ike ịnwụ anwụ enweekwa ahụ́ nke na-enweghị ike ịnwụ anwụ, mgbe ahụ ka ihe a e dere ga-emezu: “E loola ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi.”+
10 Ma, ọ bụ ugbu a Kraịst Jizọs, Onye Nzọpụta anyị, pụtara ìhè ka e mere ka amara a e meere anyị doo anya.+ Ọ bụ Jizọs wepụrụ ọnwụ+ ma jiri ozi ọma o zisara+ mee ka anyị mara otú anyị ga-esi dịrị ndụ+ ma ghara ire ure.+