Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+
5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+