Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Anyị anụla banyere nganga Moab, na ọ dị ezigbo mpako. Anyị anụla na ọ na-ebuli onwe ya elu, na-akpa nganga, na-aka anya, onwe ya na-ebukwa ya isi.”+ Jems 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, amara Chineke na-emere anyị na-enyere anyị aka ka ihe ndị ahụ kwụsị ịna-agụ anyị agụụ. Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke,+ ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.”+
29 “Anyị anụla banyere nganga Moab, na ọ dị ezigbo mpako. Anyị anụla na ọ na-ebuli onwe ya elu, na-akpa nganga, na-aka anya, onwe ya na-ebukwa ya isi.”+
6 Ma, amara Chineke na-emere anyị na-enyere anyị aka ka ihe ndị ahụ kwụsị ịna-agụ anyị agụụ. Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke,+ ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.”+