Ezikiel 20:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 M ga-ebibi onye ọ bụla n’ime unu na-enupụrụ m isi na onye na-emebi iwu m.+ M ga-esi ebe ha bi ka ndị mbịarambịa kpọpụta ha, ma ha agaghị abata n’ala Izrel.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’
38 M ga-ebibi onye ọ bụla n’ime unu na-enupụrụ m isi na onye na-emebi iwu m.+ M ga-esi ebe ha bi ka ndị mbịarambịa kpọpụta ha, ma ha agaghị abata n’ala Izrel.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’