Diuterọnọmi 32:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,Ma jikere ikpe ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’isi ndị iro m,+Kwụọkwa ndị kpọrọ m asị ụgwọ. Jeremaya 47:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ehee, mma agha Jehova,+Olee mgbe ị ga-anọ jii? Banye n’ọbọ gị. Zuru ike, nọrọkwa jii.
41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,Ma jikere ikpe ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’isi ndị iro m,+Kwụọkwa ndị kpọrọ m asị ụgwọ.