Maịka 5:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-ebibi arụsị unu a pịrị apị na ogidi unu. Unu agaghịzi akpọrọ ihe unu ji aka unu rụọ isiala.+ 14 M ga-efopụ ogwe osisi arụsị*+ niile unu,Laakwa obodo unu niile n’iyi.
13 M ga-ebibi arụsị unu a pịrị apị na ogidi unu. Unu agaghịzi akpọrọ ihe unu ji aka unu rụọ isiala.+ 14 M ga-efopụ ogwe osisi arụsị*+ niile unu,Laakwa obodo unu niile n’iyi.