2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+ Aịzaya 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Obodo ndị a rụsiri ike agaghịzi adị n’Ifrem.+ Alaeze dị na Damaskọs agaghịkwa adị.+ Ndị Siria fọrọnụGa-adị ebube otú ndị Izrel dị.” Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru ihe a.
6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+
3 Obodo ndị a rụsiri ike agaghịzi adị n’Ifrem.+ Alaeze dị na Damaskọs agaghịkwa adị.+ Ndị Siria fọrọnụGa-adị ebube otú ndị Izrel dị.” Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru ihe a.