-
2 Ndị Eze 16:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Eze Ehaz gaziri Damaskọs ka ọ hụ Tiglat-piliza eze Asiria. Mgbe o ruru hụ ebe ịchụàjà dị na Damaskọs, o zigaara Yuraịja onye nchụàjà ebe e sere otú e si rụọ ebe ịchụàjà ahụ.+ 11 Yuraịja+ onye nchụàjà rụkwara ebe ịchụàjà+ dị nnọọ ka nke ahụ e sere ese Eze Ehaz si Damaskọs zitere ya. Ọ rụchara ya tupu Eze Ehaz esi Damaskọs lọta.
-