Abụ Ọma 81:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke unu,Onye kpọpụtara unu n’Ijipt.+ Mepeenụ ọnụ unu nke ọma ka m tinyejuo ya nri.+ 11 Ma ndị m egeghị m ntị. Izrel ekweghị erubere m isi.+
10 Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke unu,Onye kpọpụtara unu n’Ijipt.+ Mepeenụ ọnụ unu nke ọma ka m tinyejuo ya nri.+ 11 Ma ndị m egeghị m ntị. Izrel ekweghị erubere m isi.+