Aịzaya 28:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eme ka ikpe ziri ezi bụrụ eriri e ji atụ̀ ihe,+Meekwa ka ezi omume bụrụ ihe e ji atụ̀ ihe iji mata ma ihe ọ̀ dị larịị.+ Akụ́ mmiri ígwé ga-ekpochapụ ebe na-enweghị isi ha gbabara. Mmiri ga-ebupụkwa ebe ahụ ha zoro.
17 M ga-eme ka ikpe ziri ezi bụrụ eriri e ji atụ̀ ihe,+Meekwa ka ezi omume bụrụ ihe e ji atụ̀ ihe iji mata ma ihe ọ̀ dị larịị.+ Akụ́ mmiri ígwé ga-ekpochapụ ebe na-enweghị isi ha gbabara. Mmiri ga-ebupụkwa ebe ahụ ha zoro.