31 E bibiri osisi ogho na ọka bali n’ihi na ọka bali amịala oko, osisi ogho amaakwala ifuru. 32 Ma e bibighị ọka wit na ọka spelt, n’ihi na oge ha ji amị erubeghị.
9 “Werekwa ọka wit, ọka bali, akịdị, lentil, ọka milet, na ọka spelt, tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-ata. Ị ga na-ata ya ruo ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị, ya bụ, narị ụbọchị atọ na iri itoolu (390).+