Levitikọs 26:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma n’agbanyeghị ihe a niile, mgbe ha nọ n’ala ndị iro ha, agaghị m ajụ ha kpamkpam.+ Agaghịkwa m akpọ ha asị nke na m ga-ekpochapụ ha wee mebie ọgbụgba ndụ mụ na ha,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke ha. Jeremaya 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova, gbazie m otú dị gị mma. Ejikwala iwe agbazi m,+ ka ị ghara ibibi m.+
44 Ma n’agbanyeghị ihe a niile, mgbe ha nọ n’ala ndị iro ha, agaghị m ajụ ha kpamkpam.+ Agaghịkwa m akpọ ha asị nke na m ga-ekpochapụ ha wee mebie ọgbụgba ndụ mụ na ha,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.