Aịzaya 41:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+ Aịzaya 44:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ,+Meekwa ka iyi sọwa n’ala kpọrọ nkụ. M ga-awụkwasị ụmụ* gị mmụọ m,+Gọziekwa ha.
18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+
3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ,+Meekwa ka iyi sọwa n’ala kpọrọ nkụ. M ga-awụkwasị ụmụ* gị mmụọ m,+Gọziekwa ha.