2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na amatala m na ị na-ewesa m iwe.+ Anụkwala m mbigbọ ị na-ebigbọ.+ N’ihi ya, m ga-etinye nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji edu ịnyịnya+ n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,M ga-eduru gị gị esi n’ụzọ i si bịa laghachi.”+ Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu emela ka ịnyịnya ma ọ bụ jakị na-anaghị aghọta ihe,+Nke ị ga-ejirịrị eriri ma ọ bụ ụdọ dọrọTupu ya abịa gị nso.”
28 N’ihi na amatala m na ị na-ewesa m iwe.+ Anụkwala m mbigbọ ị na-ebigbọ.+ N’ihi ya, m ga-etinye nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji edu ịnyịnya+ n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,M ga-eduru gị gị esi n’ụzọ i si bịa laghachi.”+
9 Unu emela ka ịnyịnya ma ọ bụ jakị na-anaghị aghọta ihe,+Nke ị ga-ejirịrị eriri ma ọ bụ ụdọ dọrọTupu ya abịa gị nso.”