Abụ Ákwá 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka ha na-atụbọ ka ndị e merụrụ ahụ́ n’ámá obodo,+Ka ha na-achọ ikubi ume n’aka nne ha,Onye ọ bụla n’ime ha nọ na-agwa nne ya, sị: “Mama, agụụ ji m, akpịrị na-akpọkwa m nkụ.”* Zefanaya 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, bibiekwa ụlọ ha.+ Ha ga-arụ ụlọ, ma ha agaghị ebi na ya. Ha ga-akọkwa ubi vaịn, ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ya.+
12 Ka ha na-atụbọ ka ndị e merụrụ ahụ́ n’ámá obodo,+Ka ha na-achọ ikubi ume n’aka nne ha,Onye ọ bụla n’ime ha nọ na-agwa nne ya, sị: “Mama, agụụ ji m, akpịrị na-akpọkwa m nkụ.”*
13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, bibiekwa ụlọ ha.+ Ha ga-arụ ụlọ, ma ha agaghị ebi na ya. Ha ga-akọkwa ubi vaịn, ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ya.+