Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 19:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Mgbe o kwuchara ihe a, ya edinara ala n’okpuru osisi brum ahụ, ụra eburu ya. Ma, otu mmụọ ozi bịara metụ ya aka,+ sị ya: “Bilie rie nri.”+ 6 Mgbe o lere anya, ọ hụrụ achịcha dị n’elu nkume dị ọkụ na otu nnukwu iko mmiri. E dosara ha n’akụkụ isi ya. Ọ tara achịcha ahụ, ṅụọ mmiri ahụ, dinarakwa.

  • Abụ Ọma 34:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Unu niile bụ́ ndị nsọ Jehova, tụọnụ egwu ya,

      N’ihi na e nweghị ihe na-akọ ndị na-atụ egwu ya.+

      כ [Kaf]

      10 Agụụ nwedịrị ike ịgụ ọdụm ndị siri ike,

      Ma ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.+

  • Aịzaya 65:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị:

      “Ndị ohu m ga na-eri ihe, ma agụụ ga na-agụ unu.+

      Ndị ohu m ga-ahụ ihe ha ga na-aṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ.

      Ndị ohu m ga na-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya