Aịzaya 30:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova* si ebe dị anya na-abịa. Ezigbo iwe ji ya. Ígwé ojii na-enweghị atụ kpuchikwara ya. Egbugbere ọnụ ya na-egosi na ezigbo iwe ji ya. Ire ya dịkwa ka nnukwu ọkụ.+ Nehọm 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.
27 Jehova* si ebe dị anya na-abịa. Ezigbo iwe ji ya. Ígwé ojii na-enweghị atụ kpuchikwara ya. Egbugbere ọnụ ya na-egosi na ezigbo iwe ji ya. Ire ya dịkwa ka nnukwu ọkụ.+
2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.