-
Jeremaya 25:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 N’ụbọchị ahụ, ndị Jehova gburu ga-atọgbọrọ malite n’otu nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ ọzọ nke ụwa. A gaghị eruru ha uju. A gaghịkwa achịkọta ha ma ọ bụ lie ha. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.’
-