Levitikọs 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye nchụàjà ga-esu ha ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe oriri.* Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-esu ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+
16 Onye nchụàjà ga-esu ha ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe oriri.* Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-esu ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+