Aịzaya 35:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha: “Obi sie unu ike. Unu atụla egwu. Chineke unu ga-abịa ịkwụ ndị iro unu ụgwọ. Chineke ga-abịa ịta ha ahụhụ.+ Ọ ga-abịa zọpụta unu.”+
4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha: “Obi sie unu ike. Unu atụla egwu. Chineke unu ga-abịa ịkwụ ndị iro unu ụgwọ. Chineke ga-abịa ịta ha ahụhụ.+ Ọ ga-abịa zọpụta unu.”+