4 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwukwara, sị: “N’agbanyeghị na Ịdọm na-asị, ‘A kụriela anyị, ma anyị ga-alọghachi rụghachi ebe dakpọsịrị adakpọsị.’ Ha ga-arụ ya, ma m ga-akwatu ya. A ga-akpọ ha ‘ala ajọ omume,’ kpọọkwa ha ‘ndị Jehova jụrụ ruo mgbe ebighị ebi.’+