Abụ Ọma 107:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ndị Jehova napụtara kwuo otú ahụ,Bụ́ ndị ọ napụtara n’aka onye iro,+ 3 Ndị o si n’ala dị iche iche kpọkọta.+ O si ma n’ebe ọwụwa anyanwụ ma n’ebe ọdịda anyanwụ,Ma n’ebe ugwu ma n’ebe ndịda kpọkọta ha.+ Aịzaya 62:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị mmadụ ga-akpọ ha ndị dị nsọ, ndị Jehova gbapụtara.+ A ga-akpọkwa Jeruselem Obodo Chineke Chọtara, Obodo Chineke Na-ahapụghị.+
2 Ka ndị Jehova napụtara kwuo otú ahụ,Bụ́ ndị ọ napụtara n’aka onye iro,+ 3 Ndị o si n’ala dị iche iche kpọkọta.+ O si ma n’ebe ọwụwa anyanwụ ma n’ebe ọdịda anyanwụ,Ma n’ebe ugwu ma n’ebe ndịda kpọkọta ha.+
12 Ndị mmadụ ga-akpọ ha ndị dị nsọ, ndị Jehova gbapụtara.+ A ga-akpọkwa Jeruselem Obodo Chineke Chọtara, Obodo Chineke Na-ahapụghị.+