2 Ihe E Mere 32:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọtụtụ ndị wetaara Jehova onyinye na Jeruselem, wetakwara Hezekaya eze Juda+ ihe ndị bara ezigbo uru. Mgbe ihe a niile mechara, mba niile bịaziri na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.
23 Ọtụtụ ndị wetaara Jehova onyinye na Jeruselem, wetakwara Hezekaya eze Juda+ ihe ndị bara ezigbo uru. Mgbe ihe a niile mechara, mba niile bịaziri na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.