-
2 Ndị Eze 20:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’oge ahụ, eze Babịlọn, bụ́ Birodak-baladan nwa Baladan, ziteere Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye maka na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.+ 13 Hezekaya nabatara ndị wetara ihe ndị ahụ.* O gosikwara ha ụlọ e dowere akụ̀ ya niile,+ ma ọlaọcha ma ọlaedo ma mmanụ balsam ma mmanụ ndị ọzọ dị oké ọnụ ma ngwá agha ya nakwa ihe niile dị ebe a na-edowe akụ̀ ya. O nweghị ihe Hezekaya na-egosighị ha n’ụlọ* ya nakwa n’ebe niile ọ na-achị.
-