-
2 Ndị Eze 20:14, 15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Mgbe e mechara, Aịzaya onye amụma bịakwutere Eze Hezekaya ma jụọ ya, sị: “Gịnị ka ndị a bịaranụ kwuru? Ebeekwa ka ha si bịa?” Hezekaya asị: “Ha si ebe dị anya bịa, ha si Babịlọn.”+ 15 Aịzaya jụziri ya, sị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ* gị?” Hezekaya asị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. O nweghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edowe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”
-