-
2 Ndị Eze 20:16-18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Aịzaya asị Hezekaya: “Nụrụ ihe Jehova kwuru,+ 17 ‘Oge na-abịa mgbe a ga-abịa buru ihe niile dị n’ụlọ* gị nakwa ihe niile nna nna gị hà kpakọtara ruo taa laa Babịlọn.+ O nweghị ihe ga-afọdụ.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. 18 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ ndị nwoke ị ga-amụ, ha aghọọ ndị na-eje ozi n’obí eze Babịlọn.’”+
-