12 Jehoyakin eze Juda, nne ya, ndị na-ejere ya ozi, ndị o mere ndị isi, na ndị na-eje ozi n’obí ya+ chịliiri eze Babịlọn aka+ elu, eze Babịlọn akpụrụkwa ya laa n’afọ nke asatọ eze Babịlọn malitere ịchị.+
49 Eze mekwara ihe Daniel rịọrọ ya wee họpụta Shedrak, Mishak, na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè* dị iche iche dị na Babịlọn. Ma Daniel nọ na-eje ozi n’obí eze.
29 Belshaza nyeziri iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha pọpụl, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu. A makwara ọkwa na ọ ga-abụ onye nke atọ na-achị n’alaeze ahụ.+